Flashback in Time

By Amarachi Okpunobi

Maazi said education is important. How can he even say that when our people are dying. Does he listen to the radio at all? Oké akwụkwọ na-enye nsogbu n’isi. Kedu ka dimkpa dị ka Maazi ga-esi sị ka odogwu dịka m ga gụọ akwụkwọ ebe ndị ọgbọ m nọ na ihu ọgụ.
There is no education if not fighting for the freedom of my people. Ọ na-abụ a gụchaa akwụkwọ, erie ya bụ akwụkwọ. My mother will eat, my siblings will eat. Akwụkwọ ọbụna m ga-agụ bụ na ugbo nna m mere ọfụma, ezinaụlọ ụlọ nna m were na-eri nri. —Ọguejiofo (21 years).

Mama, kedu maka dinta ahụ sị na ọ ga-anụ m? Kedu ụbọchị ya na ndị ụmụnna ya ga-abiaghachi azụ ịbịa kwụ ụgwọ isi m. Obi bụ m sọ aṅụrị, ụmụ m ndị nwoke niile ga abụ dinta ma dinta a nụọ m. A gaghị m kwa achọ anụ achọ. Mama, m ga na-esiri di m ofe ede dị mma, ka ike were na adị ya kwa ụbọchị. Arụ ụmụ m ga na ama pokopoko.— Nwamgbeeke (17 years).

1960’s
Nne biko nyere m aka yọọ nna anyị ka m gụọ akwụkwọ. A chọrọ m ị bụ onye ọkaikpe ma m ruo ihe e ji mmadụ eme. I want to go to school and become a judge. I don’t want to get married now. Nne, a dị m naanị afọ iri na ise, kedu ka ị ga-esi sị m ga lụọ Maazi Ụzọmgbọ onye tọrọ nna anyị. Nne biko, a chọrọ m ịgụ akwụkwọ. — Ọzọemena (15 years)

Mama Ọzọemena: Nwa m a ghọtara m nke ọma na ị chọrọ ịgụ akwụkwọ. Mana cheta na ọbụ naanị gị na nwanne gị nwoke fọdụrụ. Agaghị m a kọrọ gị ka agha si were rie anyị. Ugani dị kwa. Maazi Ụzọmgbọ bụ nwoke tozuru ihe eji mmadụ eme. Ọ bụrụ na ị lụọ ya, ọ ga-enyere nwanne gị nwoke aka bụrụ mmadụ. Ihe nna gị kwuru ka ị ga-eme, agbagha kwa na ya ọzọ. Don’t argue with your father again on this. Mr. Ụzọmgbọ is the right man for you and our family. We can’t allow you to go to school and be a waste for this family. What if I die before you become a judge? I won’t touch or even smell your money? Tụfịakwa! Olisa ajụ.
1980’s

Chinyeaka, I heard the JAMB form is out. Hope you will be purchasing this year? I want to be a business man. Education in this country is a waste of time. I am not discouraging you but I want to make money before I go to school. Just take a look at Dangote, how rich he his, I want to be like him. Even if I want to go to school, I would do business first. Nwoke kwesịrị ị kwụrụ chịm tupu ejiri ya gbaa bọọlụ.— Olisemeka (20 years).

Papa, gone are the days when women’s education ended in kitchen. Do you know women are becoming doctors, lawyers, engineers, nurses e. t.c. That marriage will have to wait oo. Nwoke dị ụkọ mana ọ bụghị maka nwata nwaanyị gụrụ akwụkwọ nke ọma. Dị ka ihe si aga ugbua, e kwenyere m na oge adịghị anya, ụmụ nwaanyị ga aba na ọchịchị. —Chimeucheya (17 years)

Ọ bụrụ kwanụ na m esoro ndị ọgbọ m ga Lagos, m bugharia ahịa afọ atọ, m ga-abụ kwa ọgaranya na-atufughi oge. Ma ọbụ m esoro ndị ụgbọ ala na-arụ kọndọktọ. I think it’s better for me that way, I can’t keep staying in this village doing nothing. Since I don’t have the brain to go to school with others, let me help myself. —(Obinna) 21 years
2000’s

Ike ule a agwụgo m, kedu nke bụ na term ọbụla, anyị ga-ana ele ule. I don’t think I will continue with this. The examinations and tests are not enough, the teachers will still flog me. I can’t do this anymore.— Emeka (16 years)

Mathematics is my best subject, it makes me think fast. I would also want to be the Chike Obi of our time. I also want to help solve problems in the country. I wonder what life would have been without education, — Dera(14 years)

I can’t waste my time learning anything under any body when I can go to upper Iweka, hawk goods and make money. Or better still sell tomatoes and pepper in the market. If a see a good man I will marry. — Nkechi (19 years)

Young minds in politics don’t have two heads. I will join politics too. Looks like that’s the fastest route to make cool cash in this country. Las las school na scam — Brian (24 years)
I can’t wait for this semester to end, my hubby said he’s coming to see my people. I will be off the market for guys. I really can’t Wait. — Sandra (21 years)

If na agbero I go do till I die, that one better for me. I no need any body wey go dey command me. I wan be boss for my head. —Jay Boy (25 years)

… And so is our revolution. Till today, we are still stuck with our myopic thoughts. We are youths but we think old. The few who think young most times end up being influenced by the majority.

See, if you are going to school to learn how to be a house wife, I advise you go to house wife schools and get your degree. We must revolve to the better side of the world and develop our minds. We are no longer in the 1960’s, we should not also think that way. Take a flash on your life previous years, if you still leave same way and think same way, it’s time to change.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

*